February 05, 2018

LYRICS: Phyno – ISI EGO

[Intro]  inara afu dimkpa  inu isi ego  yeah  nwa obu ihe wetere ego bu oru  nwanne obu na ijiri oru ibulu oru  nwanne obu ihe wetere ego bu oru  nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru  ebere m na emere ndi afu gbara m boot  very rude  kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude  ah bet  nwanne nga kpofuta altitude  safe landing  iche na mu eyi parachute  nwa ogbe wey OG ji the salute  umu nnunu na acho iji fine face confuse  before e kwuo lote na men bu nkpo na boot  and inu uda ekwete na foam ka eji eti udu  ode siri mu na mu ana akwoka oka  buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha  ijito nwoke buru ebu  nwoke agbago dimkpa  ijito nwoke burum nko shade m no na timber  Alika 7up adi anu linkaa  akuga m from January to December  nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender  asa choro iku nja  anyi ga enye ya number  yeah  nwa obu ihe wetere ego bu oru  nwanne obu na ijiri oru ibulu oru  ALSO CHECKOUT  LYRICS: Lil Kesh – Yaya Oyoyo Ft. Davido nwanne obu ihe wetere ego bu oru  nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru  inara afu dimkpa  inu isi ego  father man mechea onu  ka onu isi ego  umu nwanyi ga aku isi  ka ha nu isi ego  on a kun kun way  all the boys ga aru oru  ma ha nu isi ego  onye ji ego adi eme eye service  weputa cigar all man akpoo machise  kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics  napu gi asa gi  nwanne odi gi ka magic  but you know how the game go  balling anywhere me and the game go  anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo  nwanne owe gi  you are not in my league oh  its okay  all the girls nye m more pressure  kita nfu ha  njiri obim nile gbaa ha pressure  now anyi na aball zi with short notice  anyi tuo down  ona ele ka film box office  adim on and they cant off it  nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all)  oburu akuko ka iji bia zoo  and oburu oru ga eweputa chaa  ALSO CHECKOUT  Lyrics: Korede Bello - My People (Remix) Ft. Lil Kesh mee ka nmra  let me know  inara afu dimkpa  inu isi ego  father man mechea onu  ka onu isi ego  umu nwanyi ga aku isi  ka ha nu isi ego  on a kun kun way  all the boys ga aru oru  ma ha nu isi ego  choi ifuru so na promo  ifu kwo nu so na promo  washia mu ka inu isi ego  taa onye nwere ego attackitago ball nwanne  on a kun kun way  i am beat  you are many many good  ka m buru asa no side ah nwanne  asa you are many many good  nenu nwata rigodi okwete nu  tutu gaga  nkpuru okwu na okwu oma  echeta enwewe onwu  onwa di igwe na ala  eh nwanne  ona ebere gi akwa onu  daddy you are many many good  daddy you are many many good  daddy you are many many good.

[Intro]
inara afu dimkpa
inu isi ego
yeah
nwa obu ihe wetere ego bu oru
nwanne obu na ijiri oru ibulu oru
nwanne obu ihe wetere ego bu oru
nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
ebere m na emere ndi afu gbara m boot
very rude

kita nu wa ha na egbuzim ka ana acho crude
ah bet
nwanne nga kpofuta altitude
safe landing
iche na mu eyi parachute
nwa ogbe wey OG ji the salute
umu nnunu na acho iji fine face confuse
before e kwuo lote na men bu nkpo na boot
and inu uda ekwete na foam ka eji eti udu
ode siri mu na mu ana akwoka oka
buzi ihe poro mu si no photo m ka oji agbo zi ncha
ijito nwoke buru ebu
nwoke agbago dimkpa
ijito nwoke burum nko shade m no na timber
Alika 7up adi anu linkaa
akuga m from January to December
nwanne anyi kwu ka tatachi ni n’ime blender
asa choro iku nja
anyi ga enye ya number
yeah
nwa obu ihe wetere ego bu oru
nwanne obu na ijiri oru ibulu oru
nwanne obu ihe wetere ego bu oru
nwanne elee gi n’ihu oru iburu oru
inara afu dimkpa
inu isi ego
father man mechea onu
ka onu isi ego
umu nwanyi ga aku isi
ka ha nu isi ego
on a kun kun way
all the boys ga aru oru
ma ha nu isi ego
onye ji ego adi eme eye service
weputa cigar all man akpoo machise
kuzie ru gi oru ka obu dike oha mathics
napu gi asa gi
nwanne odi gi ka magic
but you know how the game go
balling anywhere me and the game go
anyi adi anu nti maka obu money bu the lingo
nwanne owe gi
you are not in my league oh
its okay
all the girls nye m more pressure
kita nfu ha
njiri obim nile gbaa ha pressure
now anyi na aball zi with short notice
anyi tuo down
ona ele ka film box office
adim on and they cant off it
nwanne kpaa biko ibiara ebee ka irie mu office (at all)
oburu akuko ka iji bia zoo
and oburu oru ga eweputa chaa
mee ka nmra
let me know
inara afu dimkpa
inu isi ego
father man mechea onu
ka onu isi ego
umu nwanyi ga aku isi
ka ha nu isi ego
on a kun kun way
all the boys ga aru oru
ma ha nu isi ego
choi ifuru so na promo
ifu kwo nu so na promo
washia mu ka inu isi ego
taa onye nwere ego attackitago ball nwanne
on a kun kun way
i am beat
you are many many good
ka m buru asa no side ah nwanne
asa you are many many good
nenu nwata rigodi okwete nu
tutu gaga
nkpuru okwu na okwu oma
echeta enwewe onwu
onwa di igwe na ala
eh nwanne
ona ebere gi akwa onu
daddy you are many many good
daddy you are many many good
daddy you are many many good.

Share This: